thumbnail

Topic

Technologies and technical equipment for agriculture and food industry

Volume

Volume 59 / No.3 / 2019

Pages : 293-303

Metrics

Volume viewed 56 times

Volume downloaded 25 times

STABILITY ANALYSIS OF EQUILIBRIUM FOR TROMBE WALL SOLAR CHICK BROODER

NYOCHA ỊMATA MA AJA TROMB NA ỤLỌ EBE Ọ DỊ A GA-ENWE IKE INYE ỤMỤ ỌKỤKỌ ABỤRỤ ỌHỤRỤ EKPOMỌKỤ GA-ADIGIDE

DOI : https://doi.org/10.35633/inmateh-59-32

Authors

(*) C.J. Ohagwu

Department of Agricultural and Bioresources Engineering

W. I. Okonkwo

Department of Agricultural and Bioresources Engineering

C.O. Akubuo

Department of Agricultural and Bioresources Engineering

G. C.E. Mbah

Department of Mathematics

H. O. Njoku

Department of Mechanical Engineering, University of Nigeria, Nsukka

(*) Corresponding authors:

[email protected] |

C.J. Ohagwu

Abstract

Trombe wall solar chick brooder was developed for 150-200 birds’ capacity. System evaluation as well as stability and equilibrium analysis were carried out. A set of linear differential equations were formulated that described the dynamic modeling of Trombe wall solar chick brooder for optimal poultry production. The descriptive models were referred to as system control. The model was transformed into Jacobian matrix and solved for stability and equilibrium. Further tests for stability using Routh-Hurwitz criterion were conducted. The solved Jacobian matrix had negative eigenvalues and as such was locally stable. Routh-Hurwitz criterion affirmed that the system model was stable. It implied, the system supported brooding of 200 birds for the 28 days of brooding operation at temperature range of 25-39oC of the brooding room.

Abstract in Hausa

Aja tromb dị n’ụlọ si n’anyanwụ adọta ike bụ nke e wubere iji were nwee ike ịzụpụta ụmụ ọkụkọ dị 150-200 n’ọnụ ọgụgụ. Emere nnyocha sistem ya nakwa nnyocha ndigide ekpomọkụ na ndaba ụlọ ahụ iji were hụ na ọrụrụ ọrụ ka o si were kwesị. Ewepụtara usoro mgbakọ na mwepụ kọwara maka ịrụaja Tromb iji were zụọ ụmụ ọkụkọ nke ga-eme ka enwee ike na-azụpụta ọkụkọ nke ọma. Mgbakọ na mwepụ emere bụ nke ahụrụ dịkaịlekọta sistem. Emegharịrị mgbakọ na mwepụ a na matris Jacob were hụ ndigide ekpomọkụ na ndaba ụlọ ahụ iji were nye ihe a chọrọ. E ji Routh-Hurwitz were mee nnyocha banyere ndigide ekpomọkụ a. Matris Jacob ewepụtara nwere mpụtara dị negetiv nke gosiri na ọdabara. Usoro Routh-Hurwitz wepụtara gosikwara na ọdabara. O na-egosi na usoro a kwadoroịzụ ụmụ ọkụkọ 200 na mkpụrụ ụbọchị 28 n’ogo okpomọkụ ụlọ dị 25-39ºC.

Indexed in

Clarivate Analytics.
 Emerging Sources Citation Index
Scopus/Elsevier
Google Scholar
Crossref
Road